Jeremaya 51:5 BIU

[5] Ọ bụ ezie nʼala ha jupụtara nʼikpe ọmụma, nʼihu Onye nsọ nke Izrel, ma Chineke bụ ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile agbakụtabeghị ndị Izrel na Juda azụ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.