Jeremaya 51:11 BIU

[11] “Mụọnụ ọnụ àkụ unu; bulienụ ọta unu! ONYENWE ANYỊ akwaliela ndị eze ndị Midia, nʼihi na nzube ya bụ ịla Babilọn nʼiyi. ONYENWE ANYỊ ga-abọrọ onwe ya ọbọ, ọ ga-abọtara ụlọnsọ ukwu ya ọbọ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.