Jeremaya 50:7 BIU

[7] Nʼihi ya, ndị niile chọtara ha na-eripịa ha. Ndị iro ha na-ekwukwa sị, ‘Ikpe amaghị anyị nʼihi na ha emehiela megide ONYENWE ANYỊ, onye bụ ezi ebe ịta nri ha, na onye bụkwa olileanya nke nna nna ha.’

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.