Jeremaya 50:5 BIU

[5] Ha ga-ajụ ajụjụ, banyere ụzọ e si eje Zayọn. Mgbe ahụ, ha ga-eche ihu ha ijeru nʼebe ahụ. Ha niile ga-abịakwa were onwe ha nyefee nʼaka ONYENWE ANYỊ, nʼime ọgbụgba ndụ ebighị ebi, nke a na-agaghị echefu echefu.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.