Jeremaya 50:4 BIU

[4] “Nʼụbọchị ndị ahụ, ma na mgbe ahụ,” otu a ka ONYENWE ANYỊ kwupụtara, ndị Izrel na ndị Juda ga-ejikọta onwe ha nʼotu. Ha niile ga-eji anya mmiri pụọ ịchọ ONYENWE ANYỊ Chineke ha.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 216K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.