Jeremaya 50:21 BIU

[21] “Busonụ ala Merataim agha, busokwanụ ndị bi na Pekod agha. Chụọ ha ọsọ, gbuchapụ ma bibiekwa ha niile kpamkpam.” Otu a ka ONYENWE ANYỊ kwubiri. “Mezuonụ ihe niile m nyere unu nʼiwu.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.