Jeremaya 4:10 BIU

[10] Mgbe ahụ ekwuru m sị; “Ewoo, Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ lee na ị ghọgbuola ndị a na Jerusalem site na ị sị, ‘Unu ga-enwe udo,’ mgbe mma agha dị anyị nʼolu.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.