Jeremaya 45:3 BIU

[3] Ị sịrị, ‘Ahụhụ dịịrị m! Lee na ONYENWE ANYỊ atụkwasịrịla m mwute nʼelu ihe mgbu nke m nwere. Ike ịsụ ude agwụla m, ma ruo ugbu a, achọtabeghị m izuike.’

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.