Jeremaya 40:3 BIU

[3] Ugbu a kwa ONYENWE ANYỊ emeela ka ihe o kwuru mezuo. O wetarala ala a mbibi ahụ. Ma ihe ndị a niile mezuru nʼihi na ndị gị mehiere megide ONYENWE ANYỊ, jụ irubere ya isi.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.