Jeremaya 3:17 BIU

[17] Mgbe oge ahụ ruru, aha a ga-akpọ Jerusalem bụ Ocheeze ONYENWE ANYỊ. Mba niile kwa ga-ezukọta nʼebe ahụ ife m ofufe. Ha agakwaghị agbaso echiche obi ọjọọ ha.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.