Jeremaya 3:14 BIU

[14] “Lọghachinụ unu ndị na-ekwesighị ntụkwasị obi,” ka ONYENWE ANYỊ kwupụtara, sị, “nʼihi abụ m di unu. M ga-ahọrọ unu, otu onye site nʼotu obodo na mmadụ abụọ site nʼotu agbụrụ. M ga-akpọghachi unu Zayọn.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.