Jeremaya 38:20 BIU

[20] “Ha agaghị enyefe gị nʼaka ha,” ka Jeremaya zara ya. “Rubere ONYENWE ANYỊ isi, site nʼime ihe m gwara gị. Mgbe ahụ, ihe niile ga-agara gị nke ọma. A ga-echebekwa ndụ gị.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.