Jeremaya 36:4 BIU

[4] Ya mere, Jeremaya kpọrọ Baruk nwa Neraya ka ọ bịakwute ya. Mgbe Jeremaya nọ na-akpọpụta okwu ahụ niile ONYENWE ANYỊ gwara ya, Baruk nọkwa na-edepụta ha nʼakwụkwọ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.