Jeremaya 2:17 BIU

[17] Ọ bụghị unu onwe unu wetaara onwe unu ihe ọjọọ dị otu a site na ịhapụ ONYENWE ANYỊ bụ Chineke unu, mgbe ọ na-edu unu na-aga nʼụzọ?

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.