Jeremaya 29:14 BIU

[14] Aga m emekwa ka unu chọta m,” otu a ka ONYENWE ANYỊ kwubiri, “meekwa ka unu bụ ndị a dọtara nʼagha lọta. Aga m esitekwa na mba ahụ niile m chụgara unu chịkọtaa unu, kpọghachitekwa unu nʼebe ahụ m si chụpụ unu.” Otu a ka ONYENWE ANYỊ kwubiri ya.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.