Jeremaya 28:13 BIU

[13] “Gaa gwa Hananaya okwu sị ya, ‘Ihe ndị a ka ONYENWE ANYỊ kwuru: Ị gbajiela agbụ e ji osisi mee, ma nʼọnọdụ ya ihe ị ga-enweta bụ agbụ igwe.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.