Jeremaya 27:18 BIU

[18] Ọ bụrụ nʼezie na ọ bụ okwu ONYENWE ANYỊ si nʼọnụ ndị amụma a na-apụta, ha rịọọnụ ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile arịrịọ ka ọ hapụ ikwe ka e bukọrọ ngwongwo fọdụrụ nʼime ụlọnsọ nakwa ndị fọdụrụ nʼụlọeze Juda, na nʼime Jerusalem bulaa Babilọn.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.