Jeremaya 26:20 BIU

[20] (Ụraya nwa Shemaya, onye si Kiriat Jearim pụta, bụkwa onye ọzọ buru amụma site nʼaha ONYENWE ANYỊ. Amụma o buru megide obodo a na ala a bụkwa ụdị amụma nke Jeremaya na-ebu.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.