Jeremaya 26:2 BIU

[2] Ihe ndị a ka ONYENWE ANYỊ kwuru, “Guzo nʼogige ụlọnsọ ONYENWE ANYỊ. Nọdụ nʼebe ahụ gwa ndị niile si nʼobodo Juda bịa ịkpọ isiala nʼụlọnsọ ONYENWE ANYỊ okwu. Gwa ha ihe ahụ niile m nyere gị nʼiwu. Mee ka ihe ndị ahụ niile m nyere gị nʼiwu rute ha ntị, na-afọdụghị otu.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.