Jeremaya 25:31 BIU

[31] Ụda mkpọtụ ahụ ga-eru na nsọtụ niile nke ụwa, nʼihi na ONYENWE ANYỊ ga-ebo mba niile nke ụwa ebubo. Ọ ga-eme ka ikpe ọmụma rute mmadụ niile, meekwa ka e jiri mma agha bibie ndị ajọ omume.’ ” Otu a ka ONYENWE ANYỊ kwubiri.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.