Jeremaya 24:7 BIU

[7] Aga m enye ha ụdị obi ha ga-eji mata m, na m bụ ONYENWE ANYỊ. Ha ga-abụ ndị m, mụ onwe m ga-abụkwa Chineke ha. Nʼihi na obi ha niile ka ha ga-eji lọghachikwute m.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.