Jeremaya 24:1 BIU

[1] Emesịa, ONYENWE ANYỊ gosiri m nkata fiig abụọ, nke a dọbara nʼihu ụlọnsọ ONYENWE ANYỊ. Nʼoge a, Nebukadneza eze Babilọn esitelarị na Jerusalem dọkpụrụ Jehoiakin nwa Jehoiakim, eze Juda, na ndịisi Juda, na ndị ọka, na ndị ụzụ, mee ka ha gaa biri na Babilọn, nke dị na mba ọzọ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.