Jeremaya 23:7 BIU

[7] “Nʼihi nke a, ụbọchị ahụ na-abịa,” ka ONYENWE ANYỊ kwupụtara, “mgbe ndị mmadụ na-agaghị asịkwa ọzọ, ‘Dịka ONYENWE ANYỊ na-adị ndụ, bụ onye sitere nʼala Ijipt dupụta ndị Izrel,’

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 216K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.