Jeremaya 23:38 BIU

[38] Ọ bụ ezie na unu na-ekwu sị, ‘Ihe ndị a bụ ozi si nʼaka ONYENWE ANYỊ,’ ma lee ihe ONYENWE ANYỊ na-ekwu: Unu na-ekwu okwu ndị a, ‘Ihe a bụ ozi si nʼaka ONYENWE ANYỊ,’ ọ bụladị mgbe m gwarala unu si unu asịkwala ‘Ihe ndị a bụ ozi nʼaka ONYENWE ANYỊ.’

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.