Jeremaya 23:36 BIU

[36] Kwụsịnụ ịjụgharị ajụjụ banyere ihe ONYENWE ANYỊ kwuru, nʼihi na okwu onye ọbụla nʼime unu kwuru na-aghọrọ onye ahụ ihe si nʼọnụ ONYENWE ANYỊ pụta. Site nʼụzọ dị otu a unu na-agbanwe ma na-asụgharịkwa okwu Chineke dị ndụ isi, bụ okwu ONYENWE ANYỊ, Onye pụrụ ime ihe niile, onye bụ Chineke anyị.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.