Jeremaya 23:35 BIU

[35] Ihe ndị a bụ ihe unu na-agwarịta onwe unu nʼotu nʼotu. Ọ bụ ihe enyi na-agwa enyi ya, na ihe nwanna na-agwa nwanna Izrel ibe ya. Unu na-asị, ‘Gịnị bụ ọsịsa ONYENWE ANYỊ nyere?’ maọbụ, ‘Gịnị bụ okwu e si nʼọnụ ONYENWE ANYỊ nata?’

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.