Jeremaya 23:18 BIU

[18] Ma olee onye ọ bụ nʼetiti ndị amụma a nke na-abịaru ONYENWE ANYỊ nso, hụ ya anya maọbụ ịnụ ihe ọ na-ekwu? Onye kwa nʼetiti ha nwerela ike ṅaa ntị nụrụ okwu ya?

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 216K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.