Jeremaya 23:17 BIU

[17] Ha na-anọgide na-agwa ndị ahụ na-elelị m anya na-asị ha, ‘ONYENWE ANYỊ kwuru sị, unu ga-enwe udo.’ Ndị ahụ niile na-agbasokwa ụzọ isiike nke obi ha tụpụtara, ka ha na-agwakwa okwu sị, ‘O nweghị ihe ọjọọ ga-abịakwasị gị.’

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.