Jeremaya 14:7 BIU

[7] Ọ bụ ezie na mmehie anyị na-agbagide anyị ama, ONYENWE ANYỊ, biko rụọ ọrụ gị nʼihi aha gị. Anyị emehiela megide gị. Ndaghachi azụ anyị site nʼebe ị nọ dịkwa ukwuu.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.