Jenesis 8:20 BIU

[20] Mgbe ahụ, Noa wuru ebe ịchụ aja nye ONYENWE ANYỊ. Ọ họọrọ site nʼanụ ụlọ ndị dị ọcha na anụ ufe ndị dị ọcha chụọ aja nsure ọkụ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.