Jenesis 7:16 BIU

[16] Ma ndị banyerenụ bụ oke na nwunye, site na ihe niile nwere ndụ dịka Chineke nyere ya nʼiwu. Mgbe ahụ, ONYENWE ANYỊ mechiri ọnụ ụzọ dị nʼụgbọ mmiri ahụ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.