Jenesis 4:15 BIU

[15] ONYENWE ANYỊ zara sị ya, “O nweghị onye ga-egbu gị, nʼihi na aga m atụkwasịrị onye ọbụla metụrụ gị aka ntaramahụhụ okpukpu asaa karịa nke m nyere gị.” Ya mere, ONYENWE ANYỊ kara Ken akara iji gbochie onye ọbụla hụrụ ya igbu ya.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.