Jenesis 3:8 BIU

[8] Mgbe nwoke ahụ na nwunye ya nụrụ ụda njegharị ONYENWE ANYỊ Chineke nʼogige ahụ nʼoge uhuruchi, ha zoro onwe ha site nʼebe ONYENWE ANYỊ Chineke nọ nʼetiti osisi ndị dị nʼogige ahụ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.