Jenesis 29:33 BIU

[33] Ọ tụụrụ ime ọzọ mụọkwa nwa nwoke. O kwuru sị, “ONYENWE ANYỊ anụla na m bụ nwanyị a kpọrọ asị, ọ bụ ya mere o ji nye m nwa nwoke ọzọ.” Ya mere ọ kpọrọ aha ya Simiọn.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.