Jenesis 28:13 BIU

[13] Nʼelu ya, ọ hụrụ ONYENWE ANYỊ ka o guzo, nụkwa ka ọ na-agwa ya okwu sị, “Mụ onwe m bụ ONYENWE ANYỊ, Chineke nna gị Ebraham, na Chineke Aịzik. Aga m enye gị na ụmụ ụmụ gị ala ahụ nke i dina nʼelu ya.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.