Jenesis 27:20 BIU

[20] Ma Aịzik jụrụ nwa ya nwoke sị, “Olee otu i si chọta ya ngwangwa, nwa m?” Jekọb zara ya sị, “Ọ bụ ONYENWE ANYỊ Chineke gị mere ka ihe gaara m nke ọma.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.