Jenesis 18:31 BIU

[31] O kwuru sị, “Ebe ọ bụ na m amalitela ịgwa gị, Onyenwe anyị okwu, biko kwere ka m gaa nʼihu. Ọ bụrụ na a ga-achọta naanị iri mmadụ abụọ?” ONYENWE ANYỊ zara sị, “Nʼihi iri mmadụ abụọ ahụ agaghị m emebi ya.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.