Jenesis 18:19 BIU

[19] Nʼihi na ahọpụtala m ya, ka ọ tụziere ụmụ ya na ụlọ ya ndị ga-esote ya ịgbaso ụzọ ONYENWE ANYỊ site nʼime ihe dị mma na ihe ziri ezi, ka ONYENWE ANYỊ mezuoro Ebraham ihe niile o kwere ya na nkwa.”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.