Jenesis 17:1 BIU

[1] Mgbe Ebram gbara iri afọ itoolu na itoolu, ONYENWE ANYỊ gosiri ya onwe ya sị ya, “Abụ m Chineke Onye pụrụ ime ihe niile. Jegharịa ije nʼihu m, bụrụ onye na-enweghị ịta ụta ọbụla.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.