Jenesis 13:10 BIU

[10] Lọt lelitere anya hụ na mbara ala Jọdan bụ ala mmiri na-ezokwasị nke ọma, ala dịka ubi a gbara ogige ONYENWE ANYỊ, dịka ala ndị Ijipt nke dị na nso nso Zoa. (Ihe a mere tupu ONYENWE ANYỊ ebibie obodo Sọdọm na Gọmọra.)

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app ★★★★★4.8 · 217K ratings Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.