Izikiel 8:16 BIU

[16] O mere ka m baa nʼime ogige dị nʼime ụlọ ukwu nke ONYENWE ANYỊ, nʼebe ahụ, nʼọnụ ụzọ ụlọnsọ ukwu nke ONYENWE ANYỊ, nʼagbata ebe ịchụ aja na mpụta ọnụ ụlọ ahụ, ka ihe ruru iri mmadụ abụọ na ise guzo, chee ihu ha nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ na-efe anyanwụ. Ha gbakụtara ụlọnsọ ukwu nke ONYENWE ANYỊ azụ mgbe ha na-eche ihu nʼọwụwa anyanwụ na-akpọ isiala nye anyanwụ.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.