Izikiel 5:13 BIU

[13] “Mgbe ahụ, iwe m ga-akwụsị, ọnụma m megide ha ga-adajụkwa, na nke a ka a ga-abọrọ m ọbọ. Ha ga-amata na mụ onwe m bụ ONYENWE ANYỊ kwuru okwu site nʼekworo mgbe m mezuru ọnụma m nʼahụ ha.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.