Izikiel 46:13 BIU

[13] “ ‘Ọ bụ nwa atụrụ gbara otu afọ nke na-enweghị ntụpọ ka ị ga-eweta ụbọchị niile maka ịchụ aja nsure ọkụ nye ONYENWE ANYỊ, ọ bụ kwa ụtụtụ, kwa ụtụtụ ka ị ga-eweta ya.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.