Izikiel 44:4 BIU

[4] Mgbe ahụ, o mere ka m bịaruo nʼọnụ ụzọ ama dị nʼugwu, nʼihu ụlọnsọ ukwu ahụ. Elere m anya hụ na ebube nke ONYENWE ANYỊ jupụtara nʼụlọnsọ nke ONYENWE ANYỊ. Nʼihi ya, adara m nʼala kpugide ihu m nʼaja.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.