Izikiel 44:2 BIU

[2] Ma ONYENWE ANYỊ sịrị m, “Ọnụ ụzọ ama nke a ga-abụ ihe e mechiri emechi. A gaghị emeghe ya ọzọ, ọ dịghị onye ọbụla ga-esi na ya bata. Nʼihi na ONYENWE ANYỊ, bụ Chineke Izrel esitela na ya bata. Ya mere, ọ bụ ihe emechiri emechi.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.