Izikiel 26:5 BIU

[5] Ọ ga-aghọkwa ebe ndị ọkụ azụ na-agbasa ụgbụ ha nʼetiti oke osimiri. Nʼihi na mụ onwe m ekwuola ya. Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ kwupụtara. Ọ ga-aghọkwara mba niile dị iche iche ihe a kwatara nʼagha.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.