Izikiel 25:6 BIU

[6] Nʼihi na otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ na-ekwu: Nʼihi na ị kụrụ aka gị, zọọ ụkwụ gị nʼala gidim, ma sitekwa nʼịkpọ asị nke obi gị ṅụrịa ọṅụ megide ala Izrel,

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.