Izikiel 22:3 BIU

[3] ‘Ị ga-asị, Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ na-ekwu: Gị obodo nke na-ewetara onwe gị mbibi nʼihi ọbara niile a na-awụsi nʼetiti gị, na arụsị niile i ji na-emerụ onwe gị.

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.