Izikiel 20:44 BIU

[44] Unu ga-amata na mụ onwe m bụ ONYENWE ANYỊ, mgbe m mesochara unu mmeso nʼihi aha m, na-agụghị ajọ omume unu maọbụ otu ụzọ ọjọọ niile unu si dị, unu bụ ụlọ Izrel. Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYỊ kwupụtara.’ ”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.