Izikiel 17:24 BIU

[24] Nʼoge ahụ, osisi ọhịa niile ga-amata na mụ onwe m bụ ONYENWE ANYỊ, bụ onye na-egbuda osisi niile dị elu, ma na-ewelikwa ndị dị nta elu. Na ọ bụ m na-eme ka osisi dị ndụ kpọnwụọ, ma na-emekwa ka nke nwụrụ anwụ dịrị ndụ. “ ‘Mụ onwe m bụ ONYENWE ANYỊ ekwuola ya. Aghakwaghị m ime ya.’ ”

About this translation

Life Bible app icon
Get the Life Bible app Read offline, sync highlights and notes, and study with your library on any device.